Isaiah 43:2 When thou passest through the waters, I will be with thee; and through the rivers, they shall not overflow thee: when thou walkest through the fire, thou shalt not be burned; neither shall the flame kindle upon thee.

God  made His words above manifest in my life one faithful day the devil set me in between Gas fire and hurt oil but the Lord saved me out of them all. That day I realized that  the God with Daniel in the

Den of Lions and with Shadrach, Meshach and Abadenago, in the Fiery Fire Furnace is really still at Work Today. When I was pondering over God’s Mercy towards my life, at 2am in the midnight God gave me the Song. The song is a testimony. So let His name be Glorified for His Goodness and Mercy is glorious upon my life

.Produced By Tobass Adolphus.


Lyrics

 1)Let your name be        glorified (*4)
 (Chorus)
Imma  mma gi(*2)
Ebere gi chi m di ebube
Imma mma gi n’ebe m no..o..
Imma mma gi di ebube.
2)JEHOVAH asi m n’ibu:
Odogwu akataka, Ejide obi esie-ike, echeta echezo mkpa,  Di nwayi isi mkpe, Ikuku ama-n’oya, Obata Obie, Akwaa-okwuru, Dike n’agha, Chinecherem, Eze ndi eze,  Oke mmiri n’ebu ogwe, Oku nerere, Ike m kwo aba mba, Oje na mmuo, Oje na mmadu, Ebube mgbekumgbe, Olori ihe lori ihe lori ihe lori ihe lori ihe lori ihe lori ihe lori ihe lori ihe, NKume ebighiebi.
Imma mma gi na ndu m
N’ezi-n’ulo m
N’okporo uzo m nile chime e
Imma mma gi di ebube
(you are  glorious)
Imma mma gi n’ebe m na-amu nwa m, n’ebe m na-alu olu m, n’ebe m n’agu-akwukwo m chime..e.. e
Imma mma gi di ebube
Esom ihe nile ikere-eke si n’idi mma, umu nunu nile nefele gi aka si n’idi mma
Imma mma gi di ebube
Ugwu na ndida Jehovah si n’idi mma chime e
Oke Ohia nile, n’osisi nile si n’idi mma a.. a
Imma mma gi di ebube.

 *(Repeat chorus)*

Also Download  Every Moment by Gordell

      Be Glorified - Stelz Praise


 


Please follow and like us:
RSS
Follow by Email3k
Facebook
Facebook
Instagram5k